Abụ Ọma
134
/
ibo_bib
Abụ nrigo.
Toonu Onyenwe anyị
1
Toonu Onyenwe anyị, unu ndị ohu Onyenwe anyị niile
ndị na-eje ozi nʼime ụlọ Onyenwe anyị nʼoge abalị.
2
Chilienụ aka unu abụọ elu nʼime ụlọnsọ ya
info
ma toonu Onyenwe anyị.
3
Ka Onyenwe anyị, onye kere eluigwe na ụwa
site na Zayọn gọzie unu.
Powered by Seed Bible API
expand_more
Search
All books
Old Testament
New Testament
chevron_left
Previous Chapter
Books
search
Search
explore
Discover
share
Share
chevron_right
Next Chapter