Ndị Filipai1ibo_bib
1Pọl na Timoti, ndị bụ ohu Kraịst Jisọs,
Na-edegara unu ndị ụkọchukwu, ndị okenyena ndị nsọ niile nọ nʼụlọ nzukọ Kraịst Jisọs dị nʼobodo Filipai.2Ka amara na udo nke sitere na Chineke Nna anyị, na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịrị unu.