Ndị Kọlọsị1ibo_bib
1Pọl, onye e mere onyeozi Kraịst Jisọs, site nʼọchịchọ Chineke, ya na nwanna anyị Timoti,2Na-edegara ndị Kraịst nọ na Kọlọsị, bụ ụmụnna ndị dị nsọ na ndị kwesiri ntụkwasị obi.
Ka amara na udo nke sitere na Chineke Nna anyị dịrị unu.
Ka amara na udo nke sitere na Chineke Nna anyị dịrị unu.