2 Ndị Tesalonaịka1ibo_bib
1Pọl, na Saịlas, na Timoti dere akwụkwọ a,
Na-edegara nzukọ dị nʼobodo Tesalonaịka nʼime Chineke Nna anyị, na nʼime Onyenwe anyị Jisọs Kraịst.2Ka amara na udo nke sitere na Chineke Nna anyị, na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịrị unu.