1 Ndị Tesalonaịka1ibo_bib
1Akwụkwọ ozi a si nʼaka Pọl, Saịlasna Timoti.
Na-abịara nzukọ dị na Tesalonaịka, ndị e jikọtara ha na Chineke Nna, na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst.
Ka amara na udo dịrị unu.