Jud1ibo_bib
1Jud, odibo Jisọs Kraịst, na nwanne Jemis,
Na-edegara ndị niile a kpọrọ, ndị ahụrụ nʼanya nʼime Chineke, bụ Nna, na ndị nọkwa nʼokpuru nchebe Jisọs Kraịst akwụkwọ ozi a:2Ka ebere na udo na ịhụnanya bara unu ụba.