2 Samuel3ibo_bib
1Agha dị nʼetiti ndị ụlọ Sọl na ụlọ Devid dịịrị ruo oge toro ogologo. Ma ka Devid na-aga nʼihu na-esiwanye ike, ụlọ Sọl na-aga azụ na-ada ada.
Ọkpara ya bụ Amnọn nke, Ahinoam bụ nwanyị Jezril mụrụ.3Nke abụọ bụ Kiliab, nke Abigel, nwunye ochie Nebal, onye Kamel mụrụ. Nke atọ bụ Absalọm, nke Maaka nwa nwanyị Talmai, bụ eze Geshuamụrụ.4Nke anọ bụ Adonaịja, nwa nwoke Hagit. Nke ise bụ Shefataya nwa Abital;5nke isii bụ Itream, nwa nwoke Egla nwunye Devid.
Ndị a ka a mụtaara Devid na Hebrọn.
Ụmụ Devid
2A mụtaara ọtụtụ ụmụ ndị ikom nye Devid mgbe ọ nọ na Hebrọn.Ọkpara ya bụ Amnọn nke, Ahinoam bụ nwanyị Jezril mụrụ.3Nke abụọ bụ Kiliab, nke Abigel, nwunye ochie Nebal, onye Kamel mụrụ. Nke atọ bụ Absalọm, nke Maaka nwa nwanyị Talmai, bụ eze Geshuamụrụ.4Nke anọ bụ Adonaịja, nwa nwoke Hagit. Nke ise bụ Shefataya nwa Abital;5nke isii bụ Itream, nwa nwoke Egla nwunye Devid.
Ndị a ka a mụtaara Devid na Hebrọn.